Gospel Minister and songwriter, FaithSteve release a new song titled “Bia Nara Ekele”.

The Song “Bia Nara Ekele” is a song of gratitude to God for delivering me from a surgery that nearly took my life and for saving my soul from destruction, as you listen to the song, I pray for more blessings upon your life, in Jesus name, Amen.

Faith Iwueze also known as FaithSteve musically is a passionate professional minstrel of God whose ministry has inspired many worldwide

Ensure to Download this great song, Listen and share

Lyrics
Onye oma mee Chim lee,
bia nara ekele e
imere ihe di nma
Onye oma mee chim lee.
bia buru otuto moo!
imere ihe di nma
(bia nara ekele e)

Onye oma mee chim lee
(Chukwu oma)
bia nara ekele,
(eeh)
imere ihe di nma
(odighi onye dika gi Jehovah mee)
Onye oma mee chim lee
(eze mo)
bia nara ekele
(eeh)
imere ihe di nma
(onye n’eme nma mgbe nile)
Onye oma mee, chim lee
(Chimoo)
bia nara ekele
(biawa oo)
imere ihe di nma

Ebube lee, Chim oma lee, onye n’edum ije,
imere ihe di nma
Ebube lee Chim oma, echeta obi esi ike mo
imere ihe di nma,
inaputaram n’nmehe me kam buru nwa gi o,
O chukwu oma, so nani gi puru ime ya Eze
Jesus, imere ihe di nma
I naram onwu nyem ndu lee, Eze Jesus
imere ihe di nma
onu mu ezuwo oke, amara gi abaworom
uba, ezi Chineke mo! Imere ihe di nma,
asim onu mu ezuwo oke, amara gi
abaworom uba, ezi Chineke mo!
imere ihe di nma(bia nara ekele e)

Onye oma mee chim lee, bia nara ekele
imere ihe di nma
Onye oma mee chim lee bia nara ekele
imere ihe di nma

agam eji olum we buara gi abu otuto,
gwa mba nile n’imere ihe di nma.
ibu odogwu, odogwu kariri odogwu.
ibu d’ike e, dike mgbe nile, agam ahu gi
n’anya, agam asopuru gi, agam efe gi ofufe
onye n’emerem ihe di nma ( Ebube eligwee)

0 Shares

LEAVE A REPLY

Please enter your comment!
Please enter your name here